Ndi be anyi, Ndewo Unu! Aham bu Obuineke Amaechi Onwukanjo. Abum nwa Dr Vincent Onwukanjo.
Ejim oherea nekele unu, n ihi nkwado nke unu kwaduru nnam kemgbe obidoro dika Onyenkuzigbo.
Ndi be anyi si na “Ahu nwanta echete nna ya…” na “Ihe eji echeta mmadu bu olu oluru.”
O bi dim uto ime ka olu nnam bi do ro ga nihu…
Site na nyocha, idekota na ndeputa na imeka onyobula nweta ya.
Achorom ndu modu na enyemaka unu imeka olua mbidoro ga nihu.
Ndewo unu ooo…
OGE NDIGBO FUNDRAISER